
Eze Mmuo by Sis Chinyere Udoma #viral #live Ministration Video 2022
2022 · 10m
Synopsis
#sischinyereudoma Ministering her new released single Eze Mmuo🕊️ LYRICS Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) N'elu-igwe, N'elu uwa (in heaven, on earth) Chi Ukwu nani gi bu okaka (Great God, only you are sovereign) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) N'elu-igwe, N'elu uwa Chiukwu nani gi bu okaka Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) i loro ihe loro enyi Nkpuru òdum n'onu na-turu ugò laa (You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) i loro ihe loro enyi Nkpuru òdum n'onu na-turu ugò laa (You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Ibu Oke Muo (The Great Spirit) Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị (Spirits that are feared dread and fear you) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Ibu Oke Muo (You the creation of the Spirits) Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị (Spirits that are feared dread and fear you) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o (You are the great iroko tree that cannot be burnt down) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o (You are the great iroko tree that cannot be burnt down) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rul
Cast
Amb. Sis. Chinyere Udoma
Singer
You Might Also Like
BEST OF DAVIDO 2023 | DAVIDO MIXTAPE | TIMELESS ALBUM | DAVIDO ALBUM 2023 | DJ LORZA
Shakira, Burna Boy - Dai Dai (Official Video)
Ciara, Diamond Platnumz - Low (Official Music Video)
Busy Signal, Prettii Prettii - Mek Eh Bounce (Official Music Video) ft. Konshens
FOLA, Bella Shmurda, Zlatan - it's over (Official Video)
Blaqbonez - Big Performer (Official Music Video)
Bob Marley Greatest Hits Reggae Songs 2023 | Bob Marley Full Playlist
Justin Bieber Best Playlist | Justin Bieber Hot billboard 2023 | Viral Songs
Famous Pluto - Osusu FT Jeriq (Visualiser)
FOLA - eko (Official Visualizer)
Ayra Starr - Hot Body
“What It Sounds Like” Song Clip | KPop Demon Hunters | Netflix Family
Comments
1 Comments